Jeremaia 49:30 IGBOB

30 B͕alaganu, wagharia nke-uku, biri n'ebe di omimi, unu ndi bi na Hezoa, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta); n'ihi na Nebukadreza, bú eze Babilon, aduwo ọdu megide unu, ọ chèwo kwa èchìchè megide unu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 49

Echiche Jeremaia 49:30 na onodu