Jeremaia 49:37 IGBOB

37 M'gēme kwa ka Ilam tua ujọ n'iru ndi-iro-ha na n'iru ndi nāchọ ndu-ha: M'gēme kwa ka ihe ọjọ biakwasi ha, bú iwe di ọku nkem, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta); M'gēziga kwa mma-agha n'azu ha, rue mb͕e M'mere ka ha gwusia:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 49

Echiche Jeremaia 49:37 na onodu