Jeremaia 5:21 IGBOB

21 Biko, nurunu nka, unu ndi di nzuzu, nke obi amam-ihe nādighi; anya abua ka ha nwere, ma ha adighi-ahu uzọ; nti abua ka ha nwere, ma ha adighi-anu ihe:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 5

Echiche Jeremaia 5:21 na onodu