Jeremaia 5:31 IGBOB

31 ndi-amuma ebuwo amuma ugha, ndi-nchu-àjà nāzọda kwa ndim site n'aka-ha; ndim ahuwo kwa ihe di otú a n'anya: ma gini ka unu gēme n'ikpe-azu-ya?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 5

Echiche Jeremaia 5:31 na onodu