23 Le ka esiworo bipu otùtù nke uwa nile, b͕aji kwa ya nke-uku! le ka Babilon siworo ghọ ebe tọb͕ọrọ n'efu nke-uku n'etiti mba nile!
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 50
Echiche Jeremaia 50:23 na onodu