3 N'ihi na otù mba esiwo n'Ugwu rigoputa imegide ya, mba ahu gēme ka ala-ya ghọ ebe tọb͕ọrọ n'efu, ọ dighi kwa onye ganēbi nime ya: ma madu ma anumanu, ha awaghariwo, la.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 50
Echiche Jeremaia 50:3 na onodu