Jeremaia 51:43 IGBOB

43 Obodo-ya nile aghọwo ihe-iju-anya, na ala kpọrọ nku, na ala ihe nādighi, bú ala nke ọ nādighi onye ọ bula nēbi nime ha, nwa madu ọ bula adighi-agabiga kwa nime ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 51

Echiche Jeremaia 51:43 na onodu