48 Elu-igwe na uwa na ihe nile nke di nime ha ewe tie nkpu ọṅù bayere Babilon; n'ihi na ndi nāpunara ya ihe gēsi n'Ugwu biarue ya aru; ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 51
Echiche Jeremaia 51:48 na onodu