Jeremaia 51:6 IGBOB

6 Sinu n'etiti Babilon b͕alaga, wepuga-kwa-nu onwe-unu n'otù n'otù; unu ekwela ka eme unu ka unu dere du n'ajọ omume-ya: n'ihi na mb͕e ibọ̀-ọ́bọ̀ ka ọ buru Jehova; nmeso obodo ahu ka Ya onwe-ya nākwughachi ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 51

Echiche Jeremaia 51:6 na onodu