64 i gāsi kwa, Otú a ka Babilon gēmikpu, ghara ibili ọzọ n'ihi ihe ọjọ ahu nke Mu onwem gaje ime ka ọ biakwasi ya: ike ewe gwu ha.Rue ebe a bu okwu Jeremaia.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 51
Echiche Jeremaia 51:64 na onodu