Jeremaia 6:11 IGBOB

11 Ma ọnuma Jehova juputara nimem; ike gwurum inagide ya: wukwasi ya n'aru umu-ntakiri n'èzí, na n'aru ìzù umu-okorọbia n'otù: n'ihi na agēwere kwa ma di ma nwunye, ma okenye ma onye juputara n'ubọchi ndu-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 6

Echiche Jeremaia 6:11 na onodu