Jeremaia 6:8 IGBOB

8 Ka adọ gi aka na nti, Jerusalem, ka nkpuru-obim we ghara ikewapu n'ebe i nọ; ka M'we ghara ime gi ebe tọb͕ọrọ n'efu, ala onye ọ bula nēbighi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 6

Echiche Jeremaia 6:8 na onodu