16 Ma gi onwe-gi, ekpela ekpere bayere ndi nka, ebuli-kwa-la iti-nkpu na ikpe-ekpere bayere ha, ariọ-kwa-lam aririọ: n'ihi na M'gaghi-anānu olu-gi.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 7
Echiche Jeremaia 7:16 na onodu