Jeremaia 9:2 IGBOB

2 Ọ gādim nọ̄ nma ma asi na m'nwere ebe inọ ọnọdu-abali nke ndi-ije n'ọzara; ka m'we rapu ndim, si n'ebe ha nọ la! n'ihi na ha nile bu ndi nākwa iko, nzukọ ndi-nghọb͕u.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 9

Echiche Jeremaia 9:2 na onodu