5 Ha nākwa kwa emò, onye ọ bula onye-ab͕ata-obi-ya, ma ezi-okwu ka ha nādighi-ekwu: ha ezíwo ire-ha ikwu okwu-ugha; ọ bu n'ime ajọ omume ka ike gwuru ha.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 9
Echiche Jeremaia 9:5 na onodu