Joel 1:18 IGBOB

18 Le otú anu-ulo ezewo ume nke-uku! ọ nāb͕a ìgwè ehi nile ghari, n'ihi na ọ dighi nri-ọtita ha nwere; e, ìgwè ewu na aturu nile ahuwo ahuhu ikpe-ọmuma.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joel 1

Echiche Joel 1:18 na onodu