Joel 2:24

Bible Nso

24Ebe-nzọcha-ọka nile gējuputa kwa n'ọka wheat, ebe-inara-manya-vine na manu gērubiga kwa na manya-vine ọhu na manu ọhu.

Joel 2:24 — IGBOB