4 Dika inyinya si di n'ile ha anya, otú a ka ha di n'ile ha anya; e, dika ndi-inyinya, otú a ka ha nāb͕a ọsọ.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joel 2
Echiche Joel 2:4 na onodu