10 Kpugharianu mma-ọgè-unu ka ha buru mma-agha, na mma-ikwa-osisi-unu ka ha buru ube: ka onye-ume-ngwu si, Dike ka m'bu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joel 3
Echiche Joel 3:10 na onodu