3 Ọ bu kwa ndim ka ha fetaworo na nzà: ha we nye nwa-okoro iji b͕anwe nwanyi nākwa iko, nwa-mb͕ọ ka ha re-kwa-ra n'ihi manya-vine, ka ha we ṅua.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joel 3
Echiche Joel 3:3 na onodu