Joel 3:5 IGBOB

5 Ebe ọ bu ọla-ọcham na ọla-edom ka unu wereworo, ebe ọ bu kwa ezi ihem nile anāchọsi ike ka unu chibàworo n'ulo uku nile unu;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joel 3

Echiche Joel 3:5 na onodu