Jona 1:3 IGBOB

3 Jona we bilie isi n'iru Jehova b͕alaga na Tashish, o we rida na Jafo, chọta ub͕ọ nke nēje Tashish: ọ we tua ùtú-ya, ba nime ya, iso ha biarue Tashish ipu n'iru Jehova.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jona 1

Echiche Jona 1:3 na onodu