Jona 1:7 IGBOB

7 Ha we sirita ibe-ha n'otù n'otù, Bianu, ka ayi fe nzà, ka ayi we mara n'ihi onye ihe ọjọ a ruworo ayi aru. Ha we fe nzà nzà we ma Jona.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jona 1

Echiche Jona 1:7 na onodu