Joshua 10:2 IGBOB

2 o rue, mb͕e ha nuru ya, na ha turu egwu nke-uku, n'ihi na Gibeon bu obodo uku, dika otù nime obodo ala-eze ahu, na n'ihi na ọ di uku kari Ai, ndikom-ya nile bu kwa ndi-dike.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 10

Echiche Joshua 10:2 na onodu