Joshua 10:28 IGBOB

28 Joshua we were Makeda n'ubọchi ahu, were ọnu mma-agha tib͕ue ya na eze-ya; o wezugara ha na madu nile nke di nime ya ka ebibie ha, ọ dighi onye fọduru ọ rapuru: o me eze Makeda dika o mere eze Jeriko.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 10

Echiche Joshua 10:28 na onodu