Joshua 10:30 IGBOB

30 Jehova we nye kwa ya na eze-ya n'aka Israel; o were ọnu mma-agha tib͕ue ya, na madu nile nke di nime ya; ọ dighi onye fọduru ọ rapuru nime ya; o me eze-ya dika ọ mere eze Jeriko.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 10

Echiche Joshua 10:30 na onodu