Joshua 10:32 IGBOB

32 Jehova we nye Lekish n'aka Israel, o were ya n'ubọchi nke-abua, were ọnu mma-agha tib͕ue ya, na madu nile nke di nime ya, dika ihe nile si di nke o mere Libna.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 10

Echiche Joshua 10:32 na onodu