Joshua 11:12 IGBOB

12 Obodo nile nke ndi-eze ahu, na eze-ha nile, ka Joshua were, o were ọnu mma-agha tib͕ue ha, wezuga ha ka ebibie ha; dika Moses, bú orù Jehova, nyere iwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 11

Echiche Joshua 11:12 na onodu