Joshua 11:14 IGBOB

14 Ihe-nkwata nile nke obodo ndia, na anu-ulo-ha, umu Israel lutara ha n'agha nye onwe-ha; nání na ha were ọnu mma-agha tib͕ue madu ọ bula, rue mb͕e ha kpochapusiri ha, ha ekweghi ka onye ọ bula nēku ume fọdu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 11

Echiche Joshua 11:14 na onodu