20 eze Shimron-meron, otù; eze Akshaf, otù;
21 eze Teanak, otù; eze Megido, otù;
22 eze Kedesh, otù; eze Jọkneam nime Kamel, otù;
23 eze Doa n'ebe di elu nke Doa, otù; eze Goim nime Gilgal, otù;
24 eze Tiaza, otù: eze ahu nile di orú na iri na otù.