31 nkera Gilead, na Ashtarot, na Edrei, bú obodo ala-eze Og nime Beshan, we diri umu Makia nwa Manase, diri nkera umu Makia dika ab͕uru nile ha si di.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 13
Echiche Joshua 13:31 na onodu