15 Ma aha Hebron na mb͕e gara aga bu Kiriat-aba; onye dikarisiri uku n'etiti ndi Anak ka Aba ahu bu. Ala ahụ we rapu ibu agha, di jū.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 14
Echiche Joshua 14:15 na onodu