Joshua 15:18 IGBOB

18 O rue, mb͕e Aksa biara, na ọ kpaliri di-ya iriọ ubi n'aka nna-ya: Aksa si n'inyinya-ibu-ya rida; Keleb we si ya, Gini ka i nāchọ?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 15

Echiche Joshua 15:18 na onodu