21 Obodo nke di na nsọtu ebo umu Juda nwere n'akuku ókè-ala Edom nime Negeb bu Kabzeel, na Ida, na Jagua;
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 15
Echiche Joshua 15:21 na onodu