33 N'ebe di ala ala, Eshtaol, na Zọra, na Ashna;
34 na Zanoa, na En-ganim, na Tapua, na Inam;
35 na Jamut, na Adulam, na Soko, na Azeba;
36 na Shaaraim, na Aditaim, na Gedira, na Gedirotaim; obodo iri na anọ na obodo ntà ha.
37 Zenan, na Hadasha, na Migdal-gad;
38 na Dilan, na Mizpe, na Jọkteel;
39 na Lekish, na Bọzkat, na Eglon;