39 na Lekish, na Bọzkat, na Eglon;
40 na Kabon, na Lahmam, na Kitlish;
41 na Gedirot, na Bet-degon, na Neama, na Makeda; obodo iri na isi na obodo ntà ha.
42 Libna, na Eta, na Ashan;
43 na Ifta, na Ashna, na Nezib;
44 na Keila, na Akzib, na Marisha; obodo iteghete na obodo ntà ha.
45 Ekron, na umu-obodo-ya na obodo ntà ya nile: