49 na Dana, na Kiriat-sana (nke ahu bu Debia);
50 na Anab, na Eshtemo, na Anim;
51 na Goshen, na Holon, na Gailo; obodo iri na otù na obodo ntà ha.
52 Arab, na Duma, na Eshan;
53 na Janim, na Bet-tapua, na Afika;
54 na Humta, na Kiriat-aba (nke ahu bu Hebron), na Zioa; obodo iteghete na obodo ntà ha.
55 Maon, na Kamel, na Zif, na Juta;