55 Maon, na Kamel, na Zif, na Juta;
56 na Jesreel; na Jokdeam, na Zanoa;
57 na Kain, na Gibea, na Timna; obodo iri na obodo ntà ha.
58 Halhul, na Bet-zua, na Gedoa;
59 na Maarat, na Bet-anot, na Eltekon; obodo isi na obdo ntà ha.
60 Kiriat-beal (nke ahu bu Kiriat-jearim), na Raba; obodo abua na obodo ntà ha.
61 N'ọzara, Bet-araba, na Midin, na Sekaka;