58 Halhul, na Bet-zua, na Gedoa;
59 na Maarat, na Bet-anot, na Eltekon; obodo isi na obdo ntà ha.
60 Kiriat-beal (nke ahu bu Kiriat-jearim), na Raba; obodo abua na obodo ntà ha.
61 N'ọzara, Bet-araba, na Midin, na Sekaka;
62 na Nibshan, na Obodo Nnú, na En-gedi; obodo isi na obodo ntà ha.
63 Ma ndi Jebus, ndi bi na Jerusalem, umu Juda apughi inapu ha ala-ha: ndi Jebus we biri n'etiti umu Juda nime Jerusalem, rue ta.