10 Ma ha anapughi ndi Kenean ndi bi na Gezea ala-ha: ndi Kenean we biri n'etiti Efraim, rue ta, ghọ ndi nēfè òfùfè orù.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 16
Echiche Joshua 16:10 na onodu