8 Ókè-ala ahu siri na Tapua je n'akuku Ọdida-anyanwu rue miri-iyi Kena; ọpupu-ya we di n'oké osimiri. Nka bu ihe-nketa nke ebo umu Efraim dika ab͕uru nile ha si di;
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 16
Echiche Joshua 16:8 na onodu