Joshua 17:10 IGBOB

10 n'akuku Ndida ọ diri Efraim, ma n'akuku Ugwu ọ diri Manase, oké osimiri bu kwa ókè-ala-ya; ha we metu Asha n'Ugwu, metu kwa Isaka n'ọwuwa-anyanwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 17

Echiche Joshua 17:10 na onodu