Joshua 17:14 IGBOB

14 Umu Josef we gwa Joshua okwu, si, Gini mere i nyeworom otù ihe-ife-nzà na otù òkè n'ihe-nketa; ma mu onwem bu ndi bara uba, n'ihi na Jehova agọziwom rue ub͕u a?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 17

Echiche Joshua 17:14 na onodu