Joshua 17:7 IGBOB

7 Ókè-ala Manase we si n'Asha rue Mikmetat, nke di n'iru Shekem; ókè-ala ahu we je rue aka-nri, rue ndi bi n'En-tapua.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 17

Echiche Joshua 17:7 na onodu