Joshua 18:28 IGBOB

28 na Zela, na Elef, na ndi Jebus (nke ahu bu Jerusalem), na Gibeat, na Kiriat; obodo iri na anọ na obodo ntà ha. Nka bu ihe-nketa umu Benjamin dika ab͕uru nile ha si di.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 18

Echiche Joshua 18:28 na onodu