Joshua 19:8 IGBOB

8 na obodo ntà nile nke di obodo ndia buruburu rue Bealat-bia, bú Rema nke Negeb. Nka bu ihe-nketa nke ebo umu Simeon dika ab͕uru nile ha si di.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 19

Echiche Joshua 19:8 na onodu