9 ọ si ndikom ahu, Amawom na Jehova enyewo unu ala nka, amawokwam na oké ujọ-unu adakwasiwo ayi, amawokwam na ndi nile nēbi n'ala nka ab͕azewo n'iru unu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 2
Echiche Joshua 2:9 na onodu