Joshua 21:11 IGBOB

11 Ha we nye ha Kiriat-aba, nna Anak ka Aba ahu bu, (nke ahu bu Hebron,) n'ugwu Juda, ya na ebe-ita-nri-ya nile buruburu ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 21

Echiche Joshua 21:11 na onodu