Joshua 21:4 IGBOB

4 Ife-nzà we putara ab͕uru nile nke ndi Kohat: umu Eron, bú onye-nchu-àjà, ndi sitere na ndi Livai, we nwe obodo iri na atọ sitere n'ebo Juda, site kwa n'ebo ndi Simeon, site kwa n'ebo Benjamin, n'ife-nzà.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 21

Echiche Joshua 21:4 na onodu