Joshua 22:15 IGBOB

15 Ha we biakute umu Reuben, biakute kwa umu Gad, biakute kwa nkera ebo Manase, rue ala Gilead, ha we gwa ha okwu, si,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 22

Echiche Joshua 22:15 na onodu